Nkwọbi

O sị Wiktionary

E nwere isiokwu asaa .I ga-edebanye ebe a.

Aha ihe I na-ede

Nkọwa[dezie]

Nke a bụ anụ ewu agwọrọ agwọ. A na-eji ụgba, ụtazị na ayabasị agwọ ya.

Nkwọbi
Nkwọbi


Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Nkechi tara nkwọbi.

Mkpọpụta[dezie]

Nkwọbi



Olumba[dezie]

Anụ Ewu

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Goat Meat

Bekee[dezie]

nkwobi