Jump to content

Nkita ọhịa

O sị Wiktionary

Nkita ọhịa

Nkọwa

[dezie]

Nkita ọhịa bu anụ ọhịa na adị ka nkịta mana ọ na ebi n'ọhia. Ọ na eri anụ mmadụ.

Nkita ohia

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

nkịta ọhia tara ya

nkịta ọhịa dị njọ.

Mkpọpụta

[dezie]
LL-Q33578 (ibo)-Samstringz-Nkita ọhịa


Olumba

[dezie]

Ntụghari n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Hyena