Jump to content

Nkemejina

O sị Wiktionary

Nkemejina

Nkowa

[dezie]

Nkemejina bụ aha a na-abakarị ụmụaka ụmụ nwaanyị n'ala igbo mgbe gboo. Ọ kachasị ma nwaanyị mụọ ọtụtụ ụmụaka nwaanyị ugboro ugboro n'amutabeghị nwata nwoke.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Aha ya bụ Nkemejina


Mkpọpụta

[dezie]

Nkéméjị̀ná

Olumba

[dezie]

Nkemejile n'akụkụ Imo Steeti


Ntụgharị

[dezie]

Bekee

[dezie]

Whatever gender I had is a child.