Nke abụọ
Ọdịdị
Nke abụọ
Nkọwa
[dezie]Nke abụọ bụ ụsoro ọnụọgụgụ na-abia ma nke mbụ gachaa
- Ọ na egosikwa ole ihe di
- Ọ na egosikwa usoro
Nkejịasụsụ
[dezie]aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Ha di abụọ
- Ọ gbara onye nke abụọ
- Nke a bụ nke ugboro abụọ ọ chọtara gi
Mkpọpụta
[dezie]Olumba
[dezie]Ebọọ - Udi Ibọọ - Abo Ibụa - Onicha