Nke ọ jị àbú
Ọdịdị
Nke o ji àbụ́.
Nkọwa
[dezie]nkea n'akọwa na ahọtaghị ihe na nhọrọ ihe nke mbụ tinyekwara enwetaghị otụ ihe ahụ n'ọzọkwa.
Nkejiasụsụ
[dezie]Njikọ
Ọmụmatụ
[dezie]- ọ bụghị onye ụka nke ó ji abụ onye omenala.
- ọ bụghị akwa ọkụkọ ka ọ zụtara nke o ji abụ okụkọ n'onwe ya.
Mkpọpụta
[dezie]Olumba
[dezie]Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie][[1]]