Gaa na ọdịnaya

Nka ige nti

Sitere na Wiktionary

nka ige ntị

Nkọwa

[dezie]

Nke a na egosi onye eji ige ntị nke ọma mara. Ọ nwere ụzọ pụrụ iche o si ege ntị

Nkejiasusu

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ụgonna nwere nka ige ntị pụrụ iche

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

[listening skill]