Njikwa Ọmụmụ

O sị Wiktionary

Njikwa Ọmụmụ

Nkọwa[dezie]

Usoro ọ bụla a na-eji egbochi ọmụmụ nwa dị ka ite ime ma ọ bụ igbochi ime.

Nkejiasụsụ[dezie]

  • Aha

Ọmụmatụ[dezie]

Ngalaba na-ahụ maka ahụike tụrụ aro ka e were njikwa ọmụmụ iji chịkwaa ọnụ ọgụgụ obodo.

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Birth Control