Nje korona
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Ọ bụ nje nke na-efe efe ma na-egbukwa mmadụ, o bidoro n'obodo Wuhan nke dị na mba China n'afọ 2019. Aha ọzọ ana-akpọ ya bụ Covid19.
Nkejiasụsụ
[dezie]aha
Ọmụmaatụ
[dezie]nje korona gburu ọtụtụ mmadụ na mba ụwa niile
Mkpọpụta
[dezie]Olumba
[dezie]Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]bekee
[dezie]Covid-19 https://en.wikipedia.org/wiki/