Njakiri

O sị Wiktionary

njakịrị


Nkọwa[dezie]

njakịrị bu ụzọ mmadụ si eji ụzọ aghụghọ maọbụ ntọ ọchi wee gwa onye ọzọ maọbụ mmadụ ibe ya okwu

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatu[dezie]

ọ nama njakiri.

Mpkọpụta[dezie]

njakiri




Olumba[dezie]

í ma njakiri

Ntụghari n'asụsụ ọzọ[dezie]

bekee[dezie]

jokes