Nhọpụta

O sị Wiktionary

Nhọpụta

Nkọwa[dezie]

Nhọpụta bu ndi obodo ma ọbụ ndi otu igbakọba ọnụ weputa otu onye mọbụ ndi mmadu ga anochite anya ha

Nkejiasụsụ[dezie]

aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Mba Ụwa egosịla obi ụtọ ha nwere na ntụli aka gbasara nhọpụta onye isi-ala obodo anyi bụ Naịjiria

Mkpọputa[dezie]

Nhoputa




Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

nomination