Ngwaahịa mkpofu

O sị Wiktionary
Efere mkpofu
iko mmiri mkpofu

Nkọwa[dezie]

Nke a bụ ngwaahịa ana arụpụta iji mee ihe naanị otu oge nke ana etufu ma ọ bụ rụharịa ya ka ọ bara uru ọzọ.

Nkejiasụsụ[dezie]

Nkowaaha

Ọmụmaatụ[dezie]

Ngwaahịa mkpofu n'emetọ gburugburu ebe obibi.

Mkpokọta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Disposable_product