Ngwaahịa anụmanụ

O sị Wiktionary

Nkowa[dezie]

Ngwaahia anụmanụ bụ ihe oriri ọbụla esi na ahụ anụmanụ eweta.

Nkejiasusu[dezie]

Aha

Ọmụmatu[dezie]

Ọbara,anụ, akwa na ọkpụkpụ bụ ngwaahịa anụmanụ

Mkpoputa[dezie]





Olumba[dezie]

Uru anụmanụ

Ntụgharị[dezie]

Bekee

Anụ

Animal products