Ngwa eji esi nri/ngwanri

O sị Wiktionary
ngwa eji esiko agwa, osikapa na ogede onu

Ngwa eji esi nri/ngwanri

Nkọwa[dezie]

Ngwa eji esi nri bụ ngwongwo niile eji esi nri iji mee ka nri ahụ sọọ ụsọ.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Ngwa eji esi oka owuwu

i jee ahịa zụta ngwa eji esi nri.

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ngwongwo nri n'asụsụ Nkanụ di na Enuwgu steeti.

ihe nine eji esi nri

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

condiments