Ngwọta dabere n'okike
Ngwọta dabere n'okike
Nkọwa[dezie]
Ngwọta dabere n'okike bụ ntinye aka na-eji ọrụ okike nke gburugburu ebe obibi ahụike na-echekwa gburugburu ebe obibi ma na-enyekwa ọtụtụ uru akụnụba na nke ọha mmadụ.
Nkeji asụsụ[dezie]
Aha
Ọmụmaatụ[dezie]
- Ọ gwaghị anyị etu ngwọta dabere n'okike si wee bido
Mkpọpụta[dezie]
Olundi[dezie]
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]
Bekee[dezie]
- Nature-based solutions na Wikipedia Bekee