Gaa na ọdịnaya

Ngala

Sitere na Wiktionary

Ngala

Ngala
Ngala

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ ọnọdụ mmadụ ibụ onye nganga, nlecha maọbụ ngala

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Nkọlika bụ onye ngala. Ọọ na elechaka

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ímé ngaga

  • ịnyanga → Anambra(Nnewi, Awka, Onitsha)
  • ịnyanga → Imo(Owerri)
  • ịnyanga → Enugu(Nsukka)
  • Imachanyu → Abia(Abrịba)
  • nganga → Ebonyi(Afikpo)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]