Gaa na ọdịnaya

Nga

Sitere na Wiktionary

Nga

Nkọwa

[dezie]

Nga bụ ụlọ akpachiri akpachi ebe a na-akpọchi ndi dara iwu. Mgbe ufọdu, ana agọnari ha ọke ruru ha.

Nga

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Onye ohi ahụ ejidere nọ na Nga

Olumba

[dezie]

Ntụgharị na asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Prison