Ndozi

O sị Wiktionary

Ndozi

Nkọwa[dezie]

Ndozi bụ imezi ihe mebiri emebi.

Nkejịasụsụ[dezie]

Ngwaa

Ọmụmaatụ[dezie]

Biko doziere m Akwụkwọ m

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ndozi, Mmezi, Mmema, Mmekwa.

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Arrange