Gaa na ọdịnaya

Ndo

Sitere na Wiktionary

Ndo

Nkọwa

[dezie]

Ndo bụ otu n'ime ụzọ anyi si ario mgbaghara maọbụ atasi onye nọ n' ihe mgbu obi, gụnyere onye no n'obi mwute, onye na-akwa ariri, onye enweghi ahu ike,n'asi onye ahu ya dibe ma jisike na ọ ga-adimma.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • Biko ndo→ Anambra(Nnewi, Awka, Onitsha)
  • Ndo maka ihe ọjọọ m mere gi→ Imo(Owerri)
  • Imejọ mmadụ sị ya Ka→ Enugu(Nsukka)
  • Ndo ewene iwe maka ihe m kwuru→ Abia(Abrịba)
  • Kaa nwanne m→ Ebonyi(Afikpo)

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]
  • Ndo→ Anambra(Nnewi, Awka, Onitsha)
  • Ndo→ Imo(Owerri)
  • Ka→ Enugu(Nsukka)
  • Ndo→ Abia(Abrịba)
  • Kaa→ Ebonyi(Afikpo)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

sorry