Ndezighari

O sị Wiktionary

Ndezighari

Nkọwa[dezie]

Nke a bụ idezighari ihe edeburu ede ka ọ nwe kara mma

Nkejịasụsụ[dezie]

Ngwaa

Omụmaatụ[dezie]

E dezigharirị akwụkwọ nzụkọ ahụ

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]