Ndụdị

O sị Wiktionary

Ndụdị

Nkọwa[dezie]

Nke a bụ̀ aha nwa nwoke n'akọwa na mmadụ pụrụ ime ihe ọ chọrọ ma ọ dị ndụ.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmatụ[dezie]

  1. Uche bụ ejima Ndụdị

Mkpọpụ̀ta[dezie]


Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asusu ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

one will be successful when there is life