Ndọrọ ndọrọ nri

O sị Wiktionary

Ndọrọ ndọrọ nri[dezie]

Nkowa[dezie]

Nke a bụ okwu jikọtara ihe niile gbasara Atụmatụ nri,Mepụta nri,esichara nri, nkesa nri, ire na ịgota nri.

Nkejiasusu[dezie]

Aha

Ọmụmatu[dezie]

Gọọmenti etiti wepụtara atụmatụ gbasara ndọrọ ndọrọ nri.

Mkpoputa[dezie]

Olumba[dezie]

Atụmatụ nri

Ntụgharị[dezie]

Bekee

Ndị afụ maka ndọrọ ndọrọ nri na mba uwa

Food politics