Nchekwa nri na-aga n'ihu
Ọdịdị

Nchekwa nri na-aga n'ihu
Nkọwa
[dezie]Nchekwa nri na-aga n'ihu bụ usoro nri nke ndị na-emepụta, na-ekesa ma na-eri nri na-ejikwa usoro na atumatu nke mmepụta na nkesa nri.
Nkeji asụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Onye nkuzi anyị kụziri anyị maka nchekwa nri na-aga n' ihu
Mkpọpụta
[dezie]
Olundi
[dezie]Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]
Bekee
[dezie]
- Food sovereignty na Wikipedia Bekee