Nchọ

O sị Wiktionary

Nchọ

Nkọwa[dezie]

Nchọ bu olileanya maọbụ nchekwube maka ihe mmadụ bu n'uche ọ chọrọ ka ọ mee

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Nchọ m bụ ka ọdiri anyi mma

Mkpọpụta[dezie]




Olumba[dezie]

Ntụghari n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

wish