Jump to content

Narị abụọ na iri

O sị Wiktionary

Narị abụọ na iri

Nkọwa

[dezie]

Ọ bụ otu n'ime ọnụọgụgụ enwere n'ụwa nke nwere iri ụzọ iri abụọ na otu. A ga-agụ ya ma agụchaa narị abụọ na itoolu, tupu a gụọ narị abụọ na iri na otu. Ndị Rome na-ede ya dịka CCX, ebe ndị Arab anyị mụtara n'aka ha na-ede ya ka 210.

Nkejiasusu

[dezie]

Aha

Ọmumatu

[dezie]

Agụchaa narị abụọ na itoolu a gụọ narị abụọ na iri

Mkpoputa

[dezie]
Narị abụọ na iri




Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Two hundred and ten (210)