Mwaputa

O sị Wiktionary

Mwapụta

Mwapụta
Mwapụta

Nkọwa[dezie]

Nke a bụ ikewapụ ihe site n'iji mma maọbụ ihe dị nkọ ma mee ya ka ọ nwee nhazi achọrọ ka ọ nwee.

Nkejiasụsụ[dezie]

Ngwaa

Ọmụmatụ[dezie]

1. Mgbe mbara kam waputara gị nkụ.

Mkpọpụta[dezie]

Mwapụta


Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

carving