Mpioo

O sị Wiktionary

"""Mpioo"""

Nkọwa[dezie]

Mpioo bụ afa oghere a'narụ n'akụkụ aja mbara ka mmiri ide were napụ.

Nkeji Asụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Mpioo bụ afa oghere dị na akụkụ aja mbara

Mkpọputa[dezie]

Ḿḿpị́ọ́ọ́

Olumba[dezie]

Ọńụ mpioo

Ntụgharị[dezie]

Bekee[dezie]

Gutter https://en.m.wiktionary.org/wiki/Gutter