Gaa na ọdịnaya

Mpụ

Sitere na Wiktionary

mpụ

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ ịda iwu maọbụ ime ihe iwu n'akwadoghi nke onye mere ya nwere ntaramahụhụ so ya. Ịhe ndị dị ka izu ohi

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Ịme mpụ nwere ahụhụ so ya. Ọ gara mkpọrọ afọ abụọ maka ohi o zuru.

Mkpọpụta

[dezie]
Mpụ


Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

crime