Gaa na ọdịnaya

Mmiri ara Ehi

Sitere na Wiktionary

Mmiri ara ehi


Nkọwa

[dezie]

Mmiri ara ehi bụ mmiri na-acha ọcha a na-esi n'ara ehi enweta bụ nke e nwere ike ịñụañụ ma ọbụ were mee ihe oriri di iche iche.

Mmiri ara ehi


Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha


Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Ọ na amasị ụmụ ntakiri ịñụ mmiri ara ehi mgbe ọbụla.
  2. Ọ kwesiri ka anyị na-añụ mmiri ara ehi ugboro abụọ n'ụbọchi.


Mkpọpụta

[dezie]

https://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/3/3a/Ig-mmiri_ara_ehi.ogg

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

English

[dezie]

Milk

French

[dezie]

Lait

German

[dezie]

Milch

Portuguese

[dezie]

Leite

Italian

[dezie]

Latte

Russian

[dezie]

молоко