Mmiri
Ọdịdị
Mmiri
Nkọwa
[dezie]Mmiri bụ aha ihe ọbụla na-anaghị esi isi, achagharị achaghari maọbụ tọọ ụtọ pụrụ iche. Ọ naghị esi ike, mgbe ụfọdụ ọ na-ezo ezo,eru eru maọbụ adọ adọ. A na-aṅụ ya aṅụ, eji ya asa ahụ, asụ akwa nakwa ihe ndị ọzọ dị iche iche.
Nkejiasụsụ
[dezie]aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Mmiri na-ezo
- Gbanye Mmiri n'iko
- Ọ di na Mmiri
- Mmiri ọkụ .
- Ofe a dị mmiri mmiri
- Ọ nọ na mmiri
- Aṅụrụm mmiri
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]mmili (Anambra)