Mmekọrịta

O sị Wiktionary

Mmekọrịta

Nkọwa[dezie]

Nke a bụ mgbe mmadụ n'ibe ya bikọtara ọnụ site n'otu ihe ma ọ bụ ọzọ, kpaa nkata,tukọrita aro ọnụ ma mụkọritakwa amu nke n'egosi na ha nwekwara nghọta zuru oke ma mepụta ebumnobi ha na mbiakọta ọnụ ha.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

  1. Anyi nwere mmekọrịta ndị otu ogbọ.
  2. .Mmekọrịta mmadu na ibe ya dị mma.

Mkpọpụta[dezie]

Mmekọrịta


Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

interaction category;wt/ig