Gaa na ọdịnaya

Mmanya nkwụ

Sitere na Wiktionary

mmanyankwụ

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ mmanya nke ana eweta site na nkwụ. Ọ na adi ọcha. Ọ n'adi ụtọ ma akụta ya ọhụrụ. Ọ n'adikwa mma na ahụ.

Nkejiasṷsṷ

[dezie]

Aha

mmanya nkwụ

Ọmṷmaaụ

[dezie]

Mmanyankwụ ahụ tọrọ ụtọ nke ukwuu

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Nkwụ ọcha

Ntụghari n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Palm_wine