Gaa na ọdịnaya

Mmanya ọtọọbịrị bịrị

Sitere na Wiktionary

mmanya ọtọọbịrị bịrị

Nkọwa

[dezie]

Mmanya a na-aṅụ na anaghị egbu egbu maọbụ aba n'anya mana ọ na-atọ ụtọ pụrụ iche. ụfọdụ ha bụ Coke, Fanta, pepsi w.d.g.

mmanya ọtọọbiri biri

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie]

Ndị ụlọ ọrụ Pepsi emepụtala mmanya ọtọọbịrịbịrị akpọrọ Smooze

mkpọpụta

[dezie]
Mmanya ọtọọbịrị bịrị




olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Beeke

[dezie]

drink soft drink