Jump to content

Mmalite

O sị Wiktionary

mma Mmalite

Nkọwa

[dezie]

Ihe ọbụla mmadụ na-eme, o nwere mgbe ijiri malite ya. E nwere mgbe eji aga ọru, ahia, akwụkwọ w.d.g. Mmalite bụ isi sekpu nti n'ihe obụna mmadụ ga-eme

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Omụmaatụ

[dezie]

Nwata akwụkwọ mọbụ onye nkuzi ọbụna nọ n'ulo mgbe elekere nka asọtọ kuru, agala leti n'ulo akwụkwọ. Mmalite njem gi na gboo

Mkpọpụta

[dezie]
Mmalite




Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

introduction