Mkpisi aka
Ọdịdị
Mkpisi

Nkọwa
[dezie]nke a bụ ọkpụkpụ anụ ahụ kpuchitere nke ejikọtara ya na ọba aka ma ọdikwa anọ n'otu aka ma ewepu isi aka.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmatụ
[dezie]- asọjirim mkpisiakam mgbem chọrọ ka mkpisi akam gba kpim.
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]mkpishi aka(Mbaise dialect)