Mkpebi

O sị Wiktionary

Mkpebi

Nkọwa[dezie]

Nke a bụ ihe mmadụ kwụbịrị n'onwe ya ịme, maọbụ ọkaikpe kwụbịrị n'ụlọ ịkpe ya

Nkejịasụsụ[dezie]

aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Mkpebi ikpe nke kọtịma nyere n'ụlọ ikpe n'ụbọchị taa atọghị ọchị ma ncha.

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

igbo izugbe

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

bekee

decision