Gaa na ọdịnaya

Mkpụrụanya

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Okirikiri anya dị na akụku ahụ mmadụ ma ọ bụ nke anụmanụ eji ahụ uzo

Mkpuruanya

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

A na-eji mkpụrụanya anya ahụ ụzọ

Mkpọpụta

[dezie]
Mkpụrụanya




Olumba

[dezie]

Mkpụlụanya

Ntughari asusu

[dezie]

Bekee

[dezie]

Eyeball