Mkpọtụ
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]- Mkpọtụ bụ Ụda ọbụla n'adịghị mma na ntị.
- Mkpọtụ nwere ike ị bụ ụda dị oké elu.
- Ọ bụ kwa ụzụ dị iche-iche adịghị aghọta aghọta.
Nkejiasụsụ
[dezie]Ngwa
Ọmụmaatụ
[dezie]- Ha na-eme Mkpọtụ.
- Ada bụ onye na-ede aha ndi na-eme mkpọtụ n'ụlọ akwụkwọ anyị.
- Ndi egwu ahụ mere oké mkpọtụ ụbọchị iri ji.
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]Uzu