Gaa na ọdịnaya

Mkpịsị

Sitere na Wiktionary

mkpịsị

Mkpịsị
Mkpịsị

Nkọwa

[dezie]

nke a bụ mpaghara ma ọ bụ ndapụta si n'ahụ osisi ma ọ bụ ohia pụta nke enwere ike ji mere mkpara ma ọ bụ ụtari.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie]
  1. o wetara mkpịsị oji achụ ijiji ka ọ piam.

Mkpọpụta

[dezie]
Mkpịsị


Olumba

[dezie]

mkpịshị(Mbaise dialect)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

stick