Gaa na ọdịnaya

Mgbuahụhụ

Sitere na Wiktionary

Mgbuahụhụ

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ ngwa e ji egbu ụmụ ahụhụ dị iche iche.

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ọ bụ mgbuahu ka m ji gbuo ọchịcha ahụ.

Mkpọputa

[dezie]
Mgbuahụhụ




Olumba

[dezie]


Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]


Bekee

[dezie]

Pesticide