Jump to content

Mgbochiume

O sị Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Mkpụrụedemede ndi na-enweta mgbochi n'okuku ume mgbe a na-akpọpụta ya.

Nkejịaaụsụ

[dezie]

Aha

ọmụmaatụ

[dezie]

Mgbochiume Igbo dị iri abụọ na asatọ.

Mkpọpụta

[dezie]
mgbochiume

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Consonant