Mgbe dum
Ọdịdị
Mgbe dum
NKỌWA
[dezie]mgbe dum pụtara na nsochi anya,ime ihe kwa mgbe kwa mgbe
NKEJIASỤSỤ
[dezie]Nkọwa
ỌMỤMATỤ
[dezie]1.Ọ na-abia ọrụ mgbe dum
2.mgbe dum ka ha ji alụ ọgụ
MKPỌPỤTA
[dezie]M-gbe-dum
OLUMBA
[dezie]Kwa mgbe
2. mgbe ọbula
3. Mgbe niile