Mgbe ụfọdụ
Ọdịdị
Mgbe ụfọdụ
Nkọwa
[dezie]Mgbe ufọdụ bụ otu esi egosi ihe na anaghi eme mgbe niile
Mgbe ụfọdụ bụ oge ụfọdụ mmadụ na-eme ihe ma ọ bụ ihe na-eme, ma ọ bụghị mgbe niile. Ọ na-egosi na ihe nwere ike ime taa, echi, ma ọ bụ n'oge ọzọ, dabere n'ọnọdụ dị iche iche.
Nkeịiasụsụ
[dezie]Nkwuwa
Ọmụmaatụ
[dezie]- Mgbe ụfọdụ anyi anaghị aghọta ihe onye nkuzi na-akuzi
- Mgbe ụfọdụ, ana m aga ahịa n'ụtụtụ.
- Mgbe ụfọdụ, mmiri ozuzo na-ezo n'oge ọkọchị.
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]Mbge ụfọdụ