Mgbe

O sị Wiktionary

Mgbe

Nkọwa[dezie]

Nke a bụ imata oge maọbụ mgbe eji eme ihe maọbụ mgbe emechara ya

Nkejịasụsụ[dezie]

Nkwuwa

Ọmụmaatụ[dezie]

Mgbe anyi ji ekpe ekpere abali erula

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]