Gaa na ọdịnaya

Mgbanwe ihu igwe na ogbenye

Sitere na Wiktionary

Mgbanwe ihu igwe na ịda ogbenye

[dezie]

Nkọwa

[dezie]

Mgbanwe ihu igwe na ịda ogbenye jikọrọ n'ụzọ miri emi n'ihi na mgbanwe ihu igwe na-emetụta ndị ogbenye, ndị na-enweta ego dị ala na Mba ndị na-emepe emepe gburugburu ụwa. Ndị ogbenye nwere ohere dị elu nke inwe mmetụta ọjọọ nke mgbanwe ihu igwe .

Ngagharị iwe maka mgbanwe ihu igwe na ịda ogbenye

Ntụgharị

[dezie]

Aha

Ọmụmatu

[dezie]

Mgbanwe ihu igwe na emetụta ndị ogbenye nke ukwuu.

Mkpoputa

[dezie]

Olumba

[dezie]

Mgbanwe Ihu igwe na ndị ụbịam

Ntụgharị na asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Climate change and poverty