Jump to content

Mgbanwe

O sị Wiktionary

Mgbanwe

Nkọwa

[dezie]

itụgharị ihe site n'ọnọdụ ya gaa n'ọnọdụ ọzọ

Nkejiasụsụ

[dezie]

Ngwaa

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ndi okenye gwara nw'agbọghọ ahụ ka o jisie ike nwee ezi mgbanwe na-agwa ya

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Igbo izugbe

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

change