Mgbakasị ahụ

O sị Wiktionary

Mgbakasi ahu

Nkọwa[dezie]

Mgbakasi ahu bu iji iwe, enwegi ndidi maọbụ ejighi nwayọ wee mee ihe.

Nkejiasụsụ[dezie]

Ngwaa

Ọmuụmaatụ[dezie]

o ji mgbakasi ahụ wee dee ule ahụ mere o ji daa ya.

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

ashi ntaka bu olu ndi ezeagu n'enugwu steeti ji akọwa onye na- agbakasi ahu

ma ọ bụ iwe ịwe

Ntughari n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

irritate