Gaa na ọdịnaya

Mgbahara

Sitere na Wiktionary

Mgbahara

Nkọwa

[dezie]

Nke pụtara mmadụ inwe obi nchezọ na nnabata ọzọ nye onye mejọrọ maọbụ megidere ya. Ọ bụkwa iwezuga ma meere mmadụ ibere nwekwa ọmịiko nye onye mejoro gị.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie]
  1. Arịọram ya mgbaghara maka mkparị mkparịrị ya.
  2. Mgbahara n'ebute ọganihu.

Mkpọpụta

[dezie]
Mgbahara


Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

forgiveness