Mgba
Nkọwa[dezie]
Nke a bụ otu n'ime ọtụtụ egwuregwu ndi Ịgbo nwere. A nadi mmadụ abụọ na-achọ ịgosi onye ka ịke bụ ndi na-egosipụta nke a. Ha na-eji aka ha na-atọgide maọbụ na-achọ ịtụ onye ya na ya na-agba mgba n'ala iji gosi na ya ka sie ike. [
]
Nkejịasụsụ[dezie]
Aha
Ọmụmaatụ[dezie]
Nna m bụ diọka mgba. Azu ya anaghi eru ala.