Mbize

O sị Wiktionary

Nkowa[dezie]

usoro nke mmiri, ifufe wdg na-eji nwayọọ nwayọọ mebie elu ala ma ọ bụ nkume wee malite ịla n'iyi

Mbize

Nkejị asụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

oke mmiri ozuzo na-ebute mbize

Mkpọpụta[dezie]

Mbize





Olumba[dezie]

Mbuze

Ntughari asusu[dezie]

Bekee[dezie]

erosion