Mbitu
Ọdịdị
Mbitu
Nkọwa
[dezie]nkea bu igbakwu n'ime nke n'akwadọghi ma merie onye igbakwuuru n'ike.ọ bụkwa inahara mmadụ Ihe ya site ná mmeri ọgụ ma bụ agha.
Nkejiasụsụ
[dezie]Ngwaa
Ọmụmatụ
[dezie]1.mbitu eburu ndị ulakwo mere ka ha gbaa ọsọ n'obodo.
Mkpọpụta
[dezie]